Taa bụ Ụbọchi Jollof Osikapa! (Today is Jollof Rice Day!).

I need to practice writing more in Igbo language.

So in support of Jollof Rice Day, a chọrọ m ide ihe asaa e chere m banyere Jollof n’Igbo! (…I want to write 7 things I think about Jollof in Igbo). 🙂

Can you figure out what I wrote in Igbo? 🙂

Gọ ya n’okpuru! 

 

Nke Mbu  – Jollof Nigera ditụ mma Jollof Ghana. 

(Anaghi m eri Jollof Ghana, mana onye ọ bụla na-agwa m na ọ dịghị mma.)  😛

Nke Abụọ – I nwere ike rie ya maka nri tt, nri ehihie, na nri abalị. (M nwere ike rie ya kwa ụbọchị!)

 

Nke Atọ –  Jollof m na ose dị nnukwu na-amasị m. (

Ọ bụrụ na nweghi ose na jollof, ọ gaghị atọ ụtọ.)

Nke Anọ – Nile mmemme nwere jollof. (Ya mere, ọ bụrụ na ị na-aga mmemme na ọ dịghị jollof… enyi m, biko gaa ụlọ!).

Nke Ise – Mgbe ezughi jollof, ndị mmadu na-ewe iwe.

Nke isii – Ọ na-amasị m iri jollof m na anụ ewu na plantain.

Nke asaa – Jollof bụ nd! Rie jollof taa!

 

Comment below

I ghotara ihe m dere? Mee ka m mara echiche gị! Daal!

*Corrections to my Igbo are welcomed!*

 

Need help staying consistent with your Igbo studies? Sign up for my Igbo Accountability Email Series today!