Enyemaka Ngwaa (Adverbs)
Adverbs are words used to talk about when, how, or where an action ( verb, adjective, or another adverb) happened. Study the words below to learn more about adverbs in the Igbo language.
again – ọzọ
all – ncha / niile
always – mbge niile
badly – ọjọ
here – ebe a
Source: http://www.ezinaulo.com
immediately – ozugbo ozugbo / kịta kịta
now – ugbu a / kịta
only – naanị / sọọsọ
quickly – ọsịsọ / ngwa ngwa
sometimes – mgbe ụfọdụ
soon – mgbe n’adịghị anya / ngwa ngwa
Source: http://www.ezinaulo.com
slowly – nwayọ / nwayọ nwayọ
there – ebe ahụ
today – taa / tata
together – ọnụ / jikota ọnụ
tomorrow – echi
tonight – n’abalị taa
very much – rie nne
Source: http://www.ezinaulo.com
very well – ọfụma
well – mma
yesterday – ụnyaahụ / echi gara aga