Learn how to say various food related words in Igbo.

Food  – nri

 

Fruit – mkpụrụ osisi

apple – ụdara bekee

banana – unere

coconut – akị bekee / akị oyibo

lemon – oroma ilu

mango – mangọrọ / ujiri

melon – egusi

orange – oroma

pear – ube ọcha

plantain – ogede

 

Vegetable  – akwụkwọ nri

corn / maize – ọka

okra – ọkwụrụ

pepper – ose

pumpkin – anyụ / ụgbọgịrị

salad – akwụkwọ nri ndụ

potato – nduku

soup – ofe

tomato – tamato

yam  – ji

 

Dairy 

butter – nri abụba

ice cream – udeoyi

milk – mmiri ara ehi (cow’s milk) / mmiri ara

 

Grains/Nuts/Beans 

cassava  – akpụ

beans – agwa

bread  – achịcha

rice  – osikapa

kola nut – ọjị

peanut/ground nut – ahụekere

sandwich  – nri achịcha / achịcha awai

 

Meat (anụ) /Seafood 

beef – anụ ehi

chicken – anụ ọkụkọ

egg – akwa

fish – azụ

goat meat – anụ ewu

lamb – anụ atụrụ

pork – anụ ezi

shrimp – ịsha

turkey – anụ torotoro

 

Seasoning/Other

honey – mmanụ añụ

oil – mmanụ

onion -yabasị

pepper – ose

salt – nnu

sugar – ọtọ bịrị bịrị / ihe bịrị bịrị / nnu bekee

 

Drink (noun) – mmanya / ihe ọñụñụ

water – mmiri

ice – ihe oyi

milk – mmiri ara ehi (cow’s milk) / mmiri ara

wine– mmanya oku

palm wine – nkwu

 

Meals / feast – erimeri

breakfast – nri ụtụtụ

lunch – nri ehihie

dinner – nri abalị

 

Utensils

fork– ngaji eze / ndụdụ

spoon– ngaji

knife – mma

cup – iko

plate – efere

bowl – ọkụ

table– ndokwasa

pot– ite

glass/bottle – karama

Dining

to drink– ịñụ

to eat– iri nri

to cook– isi nri

kitchen– usekwu

dining room – ụlọ erimeri

restaurant– ụlọ nri

 

Need help staying consistent with your Igbo studies? Sign up for my Igbo Accountability Email Series today!