Greetings & Manners Related Igbo Vocabulary Words

Greeting – Ekene

Hello – Ndewo

Welcome – Nnọọ

How are you? – Kedu? / Kedu ka ị melu? / Kedu ka ị mere?

I am fine. – A dị m mma.

It is fine. – Ọ dị mma.

I am not fine. — A dịghị m mma.

 

Please – biko

Wait – chere

Excuse me – cheretu

Thank you – Daalụ / Imeela

Sorry – Ndo

Yes – Ee

No – Mba

Good morning – ị bọla chi / ị saa la chi/ i tee na / Ụtụtụ ọma

Good afternoon – Ehihie ọma

Good evening – Mgbede ọma

Good night – Ka chi foo

Good bye – Ka emesia

See you later – Ka o mesie / Ka ọ dị

Safe journey – Ije ọma

 

 

Need help staying consistent with your Igbo studies? Sign up for my Igbo Accountability Email Series today!