house – ụlọ / ụnọ

inside the house – ime ụlọ

room – ime ụlọ

kitchen– ụlọ ano esi ri

dining room – ụlọ erimeri

bathroom – ụlọ ihu mmịrị

floor – ala ụlọ

door – ụzọ

laundry – ebe ana-asa akwa

window – ụzọ oyi

 

bag – akpa

basket – nkata

bed – akwa

box – igbe

chair – oche

key – otugwa

mat – ute

mirror – enyo

pillow – mpalisi

table – tebelu / oche mpago
toilet  – ebe a n’anyụ nse

 

land – ala

 

Need help staying consistent with your Igbo studies? Sign up for my Igbo Accountability Email Series today!