Time | Date | Market Days

Time – oge / elekere

clock – elekere

when – oge

 

What time is it?/What is the time? – Gịnị na-akụ?

It is 10 minutes past nine in the morning. / It is 9:10 AM. – O jirila nkeji iri gafee elekere itoolu nke ụtụtụ.

It is 12:30 PM/It is 12:30 in the afternoon. – Ọ kụọla elekere iri na abụọ na ọkara nke ehihie.

It is 6:50 PM/It is 10 minutes to 7 at night. – Ọ fọdụrụ nkeji iri na-aga elekere asa nke abalị.

early – ụzọ / oge

 

half  – ọkara

second –  akara nkeji / timkọm

minute –  nkeji

hour – elekere

day – ụbọchị

week – izu ụka

weekend – ngwụcha izuka

month – ọnwa

year – afọ

decade – afọ iri

 

next year – afọ n’abịa abịa

last year – afọ gara aga

this year – afọ a

 

yesterday – ụnyaahụ

today – taa

tomorrow – echi

now – ugbu a / kita

 

future – ọdịnihu

present – ubgu a

past – gara aga

 

sunrise – owuwa anyanwu

morning – ụtụtụ

afternoon – ehihie

evening – mgbede

sunset – odida anyanwu

night – abalị

midnight – ime abalị

 

last night – abalị gara aga

tonight – n’abalị taa

 

tomorrow morning – ụtụtụ echi

this morning – ụtụtụ a

yesterday morning – ụtụtụ ụnyaahụ

in the morning – na  ụtụtụ

Date

Months (ọnwa)

January – Ọnwa Mbu

February – Ọnwa Abụọ

March – Ọnwa Atọ

April – Ọnwa Anọ

May – Ọnwa Ise

June – Ọnwa Isii

July – Ọnwa Asaa

August – Ọnwa Asatọ

September – Ọnwa Itoolu

October – Ọnwa Iri

November – Ọnwa Iri na Otu

December – Ọnwa Iri na Abụọ

Days of the Week  (These are based on the English calendar and are using EngliIgbo words. The traditional Igbo calendar doesn’t use these days. See below for the Igbo Market Days.)

Sunday – Ụbọchị uka

Monday – Mọnde

Tuesday – Tusde

Wednesday – Wensde

Thursday  – Tosde

Friday – Fraide

Saturday – Satde

Market Days

1st market day – Eke

2nd market day – Orie

3rd market day – Afọ

4th market day – Nkwo

 

Some say that there are 8 market days as follows:

(ukwu – “big”; nta – “small”)

Eke ukwu

Eke nta

Orie ukwu

Orie nta

Afọ uwku

Afọ nta

Nkwo uwku

Nkwo nta

 

 

Need help staying consistent with your Igbo studies? Sign up for my Igbo Accountability Email Series today!