A chọrọ m ide banyere ihe m mere n’afọ a na 2018.

Nke mbụ – M kụrụ oko-oko osisi na azụ ụlọ m. 

Nke abụọ – Ejere m na Italy na Netherlands. 

Nke atọ – A gara m na Atlanta ịhụ nwanne m nwanyị. 

Nke anọ – M bidoro azụmahịa asụsụ m. 

Nke ise – M kiri ihe nkiri ndị a: Black Panther, Avengers, na Spider Universe. 

Nke isi – Mụ na di m gwuru egwu tennis. 

Nke asa – M nwere ezumike na osimmiri. 

I ghọtara ihe m dere? Gwa m biko!

*Corrections to my Igbo are welcomed.*
Note: Members of my Nzukọ Igbo Study Group, please log in to your account here to get an additional bonus material of my practice Igbo writings of what I did this year in the forums.
Not a member of my Igbo Study Group and want accountability, Igbo language partners, monthly challenges, and a beginner friendly space to practice your Igbo? Join here.

 

Need help staying consistent with your Igbo studies? Sign up for my Igbo Accountability Email Series today!