Read this love note that I wrote for my baby in Igbo. Do you understand what I wrote? Let me know!

Nwa m, 

Kedu? 

Nke a bụ nne gị. Ana m edu nke a mgbe ị na-arahụ ụra n’akwa gị. Ụbọchị Ndị Nne bụ taa.

I na-ọnụ ọchị oge nile.

I na-enweta mmadụ niile anụrị. Onye ọbụla zutere gị hụrụ gị n’anya. 

 M ga-anọ ebe ahụ naanị ikwado nrọ gị.

A hụrụ m gị n’anya nwa m. 

 

 

I ghọtara ihe m dere? Gwa m biko!

*Corrections to my Igbo are welcomed.*
Note: Members of my Nzukọ Igbo Study Group, please log in to your account here to get an additional bonus material of my practice Igbo writings of my love letter to my baby in the forums. I included the full love letter that I wrote to my child in Igbo, with the English translations, and an audio of me practicing saying the words that I wrote.
Not a member of my Igbo Study Group and want accountability, Igbo language partners, monthly challenges, and a beginner friendly space to practice your Igbo? Join here.

 

Need help staying consistent with your Igbo studies? Sign up for my Igbo Accountability Email Series today!